Aisaia 7:22 IGBOB

22 ọ gēru kwa, site n'ọtutu miri-ara ha gāb͕a, na ọ gēri miri-ara raruru araru: n'ihi na miri-ara raruru araru na manu-aṅu ka onye ọ bula nke fọduru n'etiti ala nka gēri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 7

Echiche Aisaia 7:22 na onodu