Aisaia 7:25 IGBOB

25 Ma ugwu nile nke anējiri ọ́gù bọ, i gaghi-abà n'ebe ahu n'ihi egwu ogwu na uke, kama ọ gābu ebe anēziga ehi, na ebe aturu nāzọ ukwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 7

Echiche Aisaia 7:25 na onodu