Aisaia 7:4 IGBOB

4 si ya, Lezie anya, nọ kwa jū; atula egwu, ka obi-gi ghara kwa itu ujọ, site n'ọdudù abua ndia nke ọlọkọ-ọku nākwu anwuru-ọku, n'ihi iwe di ọku nke Rezin na Siria, na nke nwa Remalaia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 7

Echiche Aisaia 7:4 na onodu