Aisaia 8:15 IGBOB

15 Ọtutu nime ha gāsu kwa ngọngọ, we da, ewe tipia ha, ha gāma kwa n'ọnyà, ewe nwude ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 8

Echiche Aisaia 8:15 na onodu