Aisaia 8:22 IGBOB

22 ala ka ha gēlegide kwa anya, ma, le, ahuhu na ọchichiri, bú nb͕achi nke nkpà; ọ bu kwa oké ọchichiri ka aganēnupu ha bà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 8

Echiche Aisaia 8:22 na onodu