Aisaia 8:9 IGBOB

9 Jọnu njọ, unu ndi di iche iche, ma agētipia unu; ṅa-kwa-nu nti, unu ndi nile nọ n'ebe di anya nke uwa: kenu ihe n'úkwù-unu, ma agētipia unu; kenu ihe n'úkwù-unu, ma agētipia unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 8

Echiche Aisaia 8:9 na onodu