Aisaia 9:12 IGBOB

12 Siria site n'Iru-anyanwu, na ndi Filistia site n'Ọdida-anyanwu; ha nēwere kwa ọnu nile richapu Israel. N'ihe a nile iwe-Ya alaghachighi azu, kama rue ub͕u a ka aka-Ya nēseti eseti.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 9

Echiche Aisaia 9:12 na onodu