Aisaia 9:16 IGBOB

16 Ndi-nduzi nke ndi nka we ghọ ndi nēme ka ha wagharia; ọzọ, ndi-ha anēduzi eduzi bu ndi anēloda eloda.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 9

Echiche Aisaia 9:16 na onodu