Aisaia 1:4 IGBOB

4 Ahuhu gādiri mba nmehie, ndi ajọ omume nānyib͕u, nkpuru nke bu ndi nēme ihe ọjọ, umu nke nēbibi onwe-ha: ha arapuwo Jehova, ha elelìwo Onye Nsọ nke Israel, ha aghọwo ndi ala ọzọ, laghachi azu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 1

Echiche Aisaia 1:4 na onodu