Aisaia 1:5 IGBOB

5 N'ìhi gini ka aganēti unu ihe rue ub͕u a, na unu nēwezuga onwe-unu kari? isi nile ọ bula nāria ọria, aru adighi kwa obi nile ọ bula ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 1

Echiche Aisaia 1:5 na onodu