10 Ọ gēru kwa, n'ubọchi ahu, na nkpọrọgwu Jesi, nke nēguzo ibu ọkọlọtọ ndi nile di iche iche, ya ka mba nile gāju ase; ebe-izu-ike-ya gābu kwa ebube.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11
Echiche Aisaia 11:10 na onodu