Aisaia 11:9 IGBOB

9 Ha agaghi-eme ihe ọjọ, ha agaghi-ebibi kwa, n'ugwu nsọm nile: n'ihi na ihe-ọmuma Jehova gējuputa uwa, dika miri si ekpuchi oké osimiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11

Echiche Aisaia 11:9 na onodu