Aisaia 11:12 IGBOB

12 Ọ gēbuli-kwa-ra mba nile ọkọlọtọ, we chikọta ndi Israel achupuru achupu, ndi Juda b͕asara ab͕asa ka Ọ gēsi na nkuku anọ nke uwa kpọkọputa kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11

Echiche Aisaia 11:12 na onodu