Aisaia 11:13 IGBOB

13 Ekworo nke Efraim gēwezuga kwa onwe-ya, agēbipu kwa ndi nākpab͕u Juda: Efraim agaghi-ekwoso Juda ekworo, Juda agaghi-akpab͕u kwa Efraim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11

Echiche Aisaia 11:13 na onodu