Aisaia 11:14 IGBOB

14 Ha gēfedakwasi n'ubu ndi Filistia n'Ọdida-anyanwu; ha abua gādi n'otù luta ihe umu Iru-anyanwu n'agha: n'aru Edom na Moab ka ha ganēseti aka-ha; umu Amon ganānu kwa olu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11

Echiche Aisaia 11:14 na onodu