Aisaia 11:2 IGBOB

2 Mọ nke Jehova gēnwe kwa ọnọdu-Ya n'aru ya, bú Mọ nke amam-ihe na nghọta, Mọ nke ndum-ọdu na idi-ike, Mọ nke ihe-ọmuma na egwu Jehova;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11

Echiche Aisaia 11:2 na onodu