Aisaia 11:3 IGBOB

3 ọzọ, ihe nātọ ya utọ bu egwu Jehova: ọ bughi kwa dika anya-ya abua si ahu ka ọ gēkpe ikpe, ọ bughi kwa dika nti-ya abua si anu ka ọ gāba nba:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11

Echiche Aisaia 11:3 na onodu