Aisaia 13:8 IGBOB

8 ha gāma kwa jijiji; aru-ufu na ihe-nb͕u ka ha gēnwezu; dika nwanyi ime nēme, otú a ka ha gāb͕ali: ọ gēju ha anya, otù n'ebe ibe-ya nọ; iru nke bu nání ire-ọku ka iru-ha gābu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 13

Echiche Aisaia 13:8 na onodu