Aisaia 13:9 IGBOB

9 Le, ubọchi Jehova, bú ubọchi nēnweghi obi-ebere, nābia, ya na nrubiga-ókè nke iwe na iwe di ọku; ime ka ala nka ghọ ebe tọbọrọ n'efu na ikpochapu ndi-nmehie nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 13

Echiche Aisaia 13:9 na onodu