Aisaia 14:19 IGBOB

19 Ma gi onwe-gi, esiwo n'ílì-gi tupu gi dika alaka nke bu ihe-árú, yiri ndi eb͕uru eb͕u dika uwe, bú ndi ejiworo mma-agha dupú, ndi nāridaru nkume nke olùlù; dika ozu azọrọ ukwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 14

Echiche Aisaia 14:19 na onodu