Aisaia 14:20 IGBOB

20 Gi na ha agaghi-abu otù n'olìlì, n'ihi na ala-gi ka i bibiworo, ndi-gi ka i b͕uworo; nkpuru nke ndi nēme ihe ọjọ, agaghi-akpọ aha-ha rue mb͕e ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 14

Echiche Aisaia 14:20 na onodu