Aisaia 17:11 IGBOB

11 n'ubọchi ọkukú-gi i nāb͕a ya ogige buruburu, ọ bu kwa n'ututu ka i nēme ka nkpuru-gi ma ifuru: ma obo-ihe ka owuwe-ihe-ubi gābu n'ubọchi ọria na ihe-nb͕u nādighi-agwọta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 17

Echiche Aisaia 17:11 na onodu