Aisaia 17:12 IGBOB

12 Ahuhu! ọ bu ùzù ọtutu ndi, dika ùzù nke oké osimiri ka ha nātu ùzù; ọ bu kwa nkpọtu nke mba di iche iche, dika nkpọtu nke ọtutu miri ka ha nākpọtu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 17

Echiche Aisaia 17:12 na onodu