Aisaia 17:3 IGBOB

3 Ebe ewusiri ike gāgwupu n'Efraim, ala-eze gāgwupu kwa na Damaskọs, ya na ndi Siria fọduru; dika nsọpuru umu Israel ka ha gādi, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 17

Echiche Aisaia 17:3 na onodu