Aisaia 17:8 IGBOB

8 Ma ọ gaghi-ele ebe-ichu-àjà ahu nile anya ọma, bú ọlu aka-ya, ọ bughi kwa ihe nkpisi-aka-ya meworo ka ọ gēle anya, ma ọ bu Asherim, ma-ọbu arusi-anyanwu-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 17

Echiche Aisaia 17:8 na onodu