9 N'ubọchi ahu obodo-ya nile nke siri ike gādi ka ebe arapuru arapu nke oké ọhia na nke elu ugwu, nke ha rapuru n'iru umu Israel: ọ gābu kwa ebe tọb͕ọrọ n'efu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 17
Echiche Aisaia 17:9 na onodu