Aisaia 26:17 IGBOB

17 Dika nwayi nke di ime, nke gaje imu nwa, si ab͕ali nb͕ali, tie nkpu n'aru-ufu-ya nile; otú a ka ayi diworo n'iru Gi, Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 26

Echiche Aisaia 26:17 na onodu