Aisaia 26:18 IGBOB

18 Ayi adiwo ime, ayi ab͕aliwo nb͕ali, ayi amuwo dika agāsi na ọ bu ifufe; ọ bughi ebe nzọputa ka ayi nēme ala; adighi-amuputa kwa ndi ganēbi n'elu-uwa dum madu bi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 26

Echiche Aisaia 26:18 na onodu