Aisaia 29:4 IGBOB

4 Ewe me ka i di ala, site n'ala ka i gēkwu, ọ bu kwa n'ájá ka okwu-ọnu-gi gēsi puta, di ala; olu-gi gādi kwa ka onye nāju mọ ihe, ọ gēsi n'ala puta, okwu-ọnu-gi gēsi kwa n'ájá be ka umu-nnunu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 29

Echiche Aisaia 29:4 na onodu