Aisaia 29:5 IGBOB

5 Ma ìgwè ndi ala ọzọ nēmegide gi gādi ka ájá di ntà, ìgwè ndi nēme ka madu ma jijiji gādi kwa ka ib͕ob͕o-ọka nke nāgabiga agabiga: ọ gādi kwa n'otù ntabi-anya na mberede.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 29

Echiche Aisaia 29:5 na onodu