2 Ma Ya onwe-ya ma-kwa-ra ihe, we me ka ihe ọjọ bia, O wezugakwaghi okwu-Ya nile: ma O biliwo imegide ulo ndi nēme ihe ọjọ na imegide iye-aka nke ndi nālu ajọ ihe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 31
Echiche Aisaia 31:2 na onodu