Aisaia 31:3 IGBOB

3 Ma ndi Ijipt bu madu, ha abughi Chineke; inyinya-ha bu kwa anu-aru, ha abughi mọ: Jehova gēseti kwa aka-Ya, onye nēye aka ewe su ngọngọ, onye anēyere aka adà kwa, ọ bu kwa n'otù ka ha nile gāgwusi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 31

Echiche Aisaia 31:3 na onodu