Aisaia 32:11 IGBOB

11 Manu jijiji, unu ndinyom ndi nọ jū; menu nkpatu, unu ndinyom ndi nwere ntukwasi-obi: yipunu uwe, b͕ara ọtọ, ke ákwà-nkpe n'úkwù-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 32

Echiche Aisaia 32:11 na onodu