Aisaia 40:11 IGBOB

11 Dika onye-ọzùzù-aturu ka Ọ gāzù ìgwè aturu-Ya, n'ogwe-aka-Ya ka Ọ gāchikọta umu-aturu, ọ bu kwa n'obi-Ya ka O gēkuru ha, Ọ gēwere nwayọ nēdu ndi nēnye umu ara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 40

Echiche Aisaia 40:11 na onodu