Aisaia 40:12 IGBOB

12 Ònye tùworo miri nile n'ọbu-aka-Ya, were ntù-aka tùputa elu-igwe, nagidezue ájá nke uwa na mb͕é, sì ugwu nile n'ihe-osìsì, tùa ugwu ntà nile n'ihe-ọtùtù?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 40

Echiche Aisaia 40:12 na onodu