Aisaia 42:3 IGBOB

3 Ọ gaghi-akpaji amì apiara apia, ọ gaghi-emenyu kwa ogho-oriọna nēnwu inyoghi-inyogh: n'ezi-okwu ka ọ gēme ka ikpé puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 42

Echiche Aisaia 42:3 na onodu