Aisaia 42:4 IGBOB

4 Ọ gaghi-enwu inyoghi-inyoghi, agaghi-apia kwa ya apia n'obi, rue mb͕e o gēdowori ikpé n'uwa; ọ bu kwa iwu-ya ka agwe-etiti nile gēchere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 42

Echiche Aisaia 42:4 na onodu