Aisaia 42:5 IGBOB

5 Otú a ka Chineke, bú Jehova, siri, bú Onye kèworo elu-igwe, seti kwa ha; Onye meworo uwa na ihe nile nke si nime ya aputa ka ọ sa mbara; Onye nēnye ndi bi n'elu ya ume ha nēku, Onye nēnye kwa ndi nējeghari nime ya mọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 42

Echiche Aisaia 42:5 na onodu