Aisaia 42:6 IGBOB

6 Mu onwem, bú Jehova, akpọwo gi n'ezi omume, M'gējide kwa aka-gi, chebe gi, nye gi ka i buru ọb͕ub͕a-ndu nke ndim, ka i buru kwa ìhè nke mba nile;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 42

Echiche Aisaia 42:6 na onodu