Aisaia 44:12 IGBOB

12 Uzú nākpu ihe-ọlu, o were icheku alu, were kwa otùtù-ya nile akpu ya, were kwa ogwe-aka-ya di ike alu ya: ọzọ, agu nāgu ya, ike we ghara idi; ọ ṅughi miri, o we da #mbà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 44

Echiche Aisaia 44:12 na onodu