Aisaia 44:13 IGBOB

13 Onye-ọ̀kà n'osisi nēseti eriri; ọ nēwere pencil kà ya; o were nkpu-ya nile akpucha ya, were kwa compass-ya kà ya, o we me ya ka ọ di ka ihe-atù nwoke, dika ima-nma nke madu, ibi n'ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 44

Echiche Aisaia 44:13 na onodu