Aisaia 45:7 IGBOB

7 Abum Onye nākpu ìhè na Onye nēkè ọchichiri; abum Onye nēme udo na Onye nēkè ihe ọjọ: Mu onwem bu Jehova, Onye nēme ihe ndia nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 45

Echiche Aisaia 45:7 na onodu