Aisaia 45:8 IGBOB

8 Unu elu-igwe, nātasinu ezi omume site n'elu, ka mbara-ígwé nile nēzoda kwa ezi omume dika miri: ka ala meghe onwe-ya, ka ha we mia nzọputa dika nkpuru, ka o me kwa ezi omume ka ọ pukọ n'otù; Mu onwem, bú Jehova, ekèwo ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 45

Echiche Aisaia 45:8 na onodu