Aisaia 46:6 IGBOB

6 Ndi ahu ndi nāwufu ọla-edo n'akpa, ndi nātù kwa ọla-ọcha n'ihe-ọtùtù, ha nēgota onye-nnucha-ọla, o we me ya ka ọ buru chi: ha nāda kpu iru n'ala, e, ha nākpọ isi ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 46

Echiche Aisaia 46:6 na onodu