Aisaia 46:7 IGBOB

7 Ha nēbuli ya n'ubu, n'ebu ya, we dọba ya n'ọnọdu-ya, o we guzo; ọ gaghi-esi n'ebe-ya pua: e, madu gētiku ya nkpu, ma ọ gaghi-aza, ọ gaghi-azọputa ya n'ahuhu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 46

Echiche Aisaia 46:7 na onodu