Aisaia 47:1 IGBOB

1 Rida, we nọdu n'ájá, gi nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke, bú ada Babilon; nọdu n'ala ghara inwe oche-eze, gi ada ndi Kaldea: n'ihi na i gaghi-abu kwa onye ha nākpọ nwanyi di nrò nke di kwa pekepeke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 47

Echiche Aisaia 47:1 na onodu