Aisaia 46:13 IGBOB

13 Ewetawom ezi omumem nso, ọ gaghi-adi n'ebe di anya, nzọputam agaghi-anọ kwa ọdù; M'we nye nzọputa nime Zaion, nye kwa Israel ima-nmam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 46

Echiche Aisaia 46:13 na onodu