Aisaia 5:14 IGBOB

14 N'ihi nka ala-mọ emewo ka ọchichọ-nkpuru-obi-ya sa mbara, ọ saghebigawo kwa ọnu-ya ókè: ima-nma Jerusalem, na ìgwè-ya, na nkpọtu-ya, na onye nāṅuri ọṅu-agha n'etiti ya, gārida kwa nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 5

Echiche Aisaia 5:14 na onodu