15 Onye di ala we ruda n'ala, onye di elu nēme kwa onwe-ya ka ọ di ala, anēme kwa anya abua nke ndi di elu ka ha di ala:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 5
Echiche Aisaia 5:15 na onodu