Aisaia 51:15 IGBOB

15 Mu onwem bu kwa Jehova Chineke-gi, Onye nēme ka oké osimiri dere du, mb͕e nmali-miri-ya nile nēbib͕ọ: Jehova nke usu nile nke ndi-agha bu aha-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 51

Echiche Aisaia 51:15 na onodu